Igbo

BBC News, Ìgbò - Akụkọ

BBC News, Ìgbò - Akụkọ

Isi akụkọ

  • Mock election: A malitela ịgụkọ vootu na mpaghara ụfọdụ dịka ntuliaka kwụsịrị Ụlọọrụ Independent National Electoral Comission na-eme nnwale ntuliaka ọkwa onyeisiala iji maara ma ha adịla njikere nke ọma maka ntuliaka 2027.
  • Ihe mere m ji nye Akwa Okuko mgbaghara 'pardon' ma mee ya Ambassador - Governor SoludoAka na-achị Anambra state bụ Charles Chukwma Soludo agwala BBC News ihe mere o jiri nye nwaamadị gọọmenti ya nwụchiri maka ebubo ime ọgwụ okeite, tụọ ya mkpọrọ mgbaghara 'pardon' ma mee ya Ambasaador na state ya. 27 Nọvemba 2026
  • Mock Election: Lee etu ị ga-esi sonye na nnwale ntuliaka INEC na-eme taaỤlọọrụ Inec kọwara na ebumnuche ya bụ ịchọpụta nsogbu teknụzụ na ihe ịma aka ndị nwere ike imetụta ntuliaka 2027, ka ha nwee ike idozi ha tupu ụbọchị ntuliaka e ruo.28 Nọvemba 2026
  • Pete Edochie nna m nwere ihe ọ kuziri anyị agaghị echefu - Leo EdochieAkụkọ banyere ihe Leo Edochie kwuru maka nna ya bụ Pete Edochie laala mmụọ.27 Nọvemba 2026
  • Jimmy Odukoya: Ihe mere ụlọikpe ji nye iwu ka a nwụchie ụkọchukwu 'Fountain of Life'Ndọrọndọrọ gbasara onye ga-abụ onyeisi na-achọ ikewa ụlọụka 'Fountain of Life' dịka umunne abụọ Jimmy na Tolu Odukoya nọ n'isi esemokwu a.26 Nọvemba 2026

Mock election: A malitela ịgụkọ vootu na mpaghara ụfọdụ dịka ntuliaka kwụsịrị

Ụlọọrụ Independent National Electoral Comission na-eme nnwale ntuliaka ọkwa onyeisiala iji maara ma ha adịla njikere nke ọma maka ntuliaka 2027.

Ihe mere m ji nye Akwa Okuko mgbaghara 'pardon' ma mee ya Ambassador - Governor Soludo

Aka na-achị Anambra state bụ Charles Chukwma Soludo agwala BBC News ihe mere o jiri nye nwaamadị gọọmenti ya nwụchiri maka ebubo ime ọgwụ okeite, tụọ ya mkpọrọ mgbaghara 'pardon' ma mee ya Ambasaador na state ya.

Mock Election: Lee etu ị ga-esi sonye na nnwale ntuliaka INEC na-eme taa

Ụlọọrụ Inec kọwara na ebumnuche ya bụ ịchọpụta nsogbu teknụzụ na ihe ịma aka ndị nwere ike imetụta ntuliaka 2027, ka ha nwee ike idozi ha tupu ụbọchị ntuliaka e ruo.

Pete Edochie nna m nwere ihe ọ kuziri anyị agaghị echefu - Leo Edochie

Akụkọ banyere ihe Leo Edochie kwuru maka nna ya bụ Pete Edochie laala mmụọ.

Jimmy Odukoya: Ihe mere ụlọikpe ji nye iwu ka a nwụchie ụkọchukwu 'Fountain of Life'

Ndọrọndọrọ gbasara onye ga-abụ onyeisi na-achọ ikewa ụlọụka 'Fountain of Life' dịka umunne abụọ Jimmy na Tolu Odukoya nọ n'isi esemokwu a.

Vidio

  • 01:49 Vidio, A gbara m egbe n'ihu mgbe m dị afọ 15 nke gbanwere ndụ m kpamkpam - Median Bah, Duration 1,49
  • 01:55 Vidio, Etu ụfọdụ ndị ntoroọbịa Nigeria si echeta ndụ Pete Edochie, Duration 1,55
  • 02:26 Vidio, Peter Edochie: Ndụ onye omee ejije a ma ama na Nollywood, Duration 2,26
  • 03:45 Vidio, Ahapụrụ m ụlọ nna m n'Aba gaa Lagos iji bụrụ onye na-eme ejije - Ruby Akubueze, Duration 3,45
  • 02:58 Vidio, Nwunye m na ụmụaka m bụ ngọzi Chineke nyere m - Williams Uchemba, Duration 2,58
  • 02:35 Vidio, NDC ga-emeri n’ogige ntuliaka, anyị agaghị aga ụlọịkpe tribunal - Hussain, Duration 2,35
  • 01:39 Vidio, Ihe anyị ma maka ntọhapụ Simon Ekpa site n’ụlọmkpọrọ mba Finland, Duration 1,39
  • 02:18 Vidio, Ihe ị kwesiri ịma maka iwu ọhụrụ haziri mmekọ ndị nwere ụlọ na ndị bi na be ha n'Enugu state, Duration 2,18
  • 02:15 Vidio, O nwere mgbe echiche igbu onwe m batara m n'isi - Diekoloreoluwa Afolayan, Duration 2,15
  • 01:27 Vidio, Etu nwoke meriri ọrịa Ebola si laghachi sonye n'ọrụ ịzọputa ndụ, Duration 1,27
  • 02:44 Vidio, Emetụbeghi m 'fake miracle' - Prophet Odumeje, Duration 2,44
  • 04:37 Vidio, E nwere ‘APC wave’ n’Enugu, amaghị m maka ‘Peter Obi wave’ – Peter Mbah, Duration 4,37

Njebe Vidio

Kọwaara m isi akụkọ

  • 1:07Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Nọvemba 27, 2026, Duration 1,07Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Monde, Nọvemba 27, 2026.27 Nọvemba 2026
  • Ihe i kwesịrị ịma maka nkwado gọọmentị etiti ga-enye ụmụafọ Nigeria 600 na-akwa akwaEbumnuche emume a bụ iji nyere ndị mụtara ọrụ ịkwa akwa aka ka ha nwee ike iji ya wulite azụmahịa ga-adịgide ma nwee ike inye ndị ọzọ ọrụ. 27 Nọvemba 2026
  • Nyesom Wike vs Hope Uzodimma: Ugboro ole Mịnịsta FCT na Gọvanọ Imo Steeti kwakọtarala isiHope Uzodimma na Nyesom Wike bụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị a ma ama na Nigeria, ha abụọ na-akwado onyeisiala Tinubu, mana gịnị na-esere ha okwu oge nille?27 Nọvemba 2026
  • Tinubu enyela ezinaụlọ ndị agha ụgbọelu ahụ nwụrụ n'ihe mberede n'Ondo State ego na ụlọOnyeisiala Tinubu enyela ezinaụlọ ndị agha ụgbọelu nwụrụ n'ihe mberede n'Ondo State ego nakwa ụlọ26 Nọvemba 2026
  • Etu ndị a ma ama si eru uju maka ọnwụ 'Ogadagidi' bụ Pete EdochiePete Edochie's Death: Funke Akindele, Rufai Oseni, Pat Utomi, na ndị ọzọ na-eru uju maka ọnwụ Ogadagidi25 Nọvemba 2026
  • Olileanya adịrịla nde kwuru nde mmadụ dịka ọgwụ HIV dị ọnụala na-erute Africa26 Nọvemba 2026
  • Aka akparala otu nwafọ Nigeria na ndị Mexico ise na-esipụta mkpụmmiri n'Enugu State26 Nọvemba 2026
  • Prostate Cancer: Gịnị bụ ọrịa a e kwuru gburu Pete Edochie na etu e nwereike isi gwọọ ya?Ọrịa prostate kansa bụ ọrịa ndị dọkịnta chọpụtara kachasị arịa ụmụnwoke ụwa niile gbaa gburugburu. Mana nnyocha e mere chọpụtara na ihe ruru ụmụnwoke 55,000 na-arịa ọrịa a kwa afọ na mba UK. 25 Nọvemba 2026
  • Cyril Ramaphosa nke South Africa emeriela n'ụlọikpe dịka a kagburu mbọ a na-agba iwepụ ya n'ọkwaE zuru ohi ahụ n'afọ 2020, mgbe ndị ohi wakporo ọrụ ugbo ya ma zuo ngwu ngwu ego dọla e zoro n'ime oche.25 Nọvemba 2026
  • Ụlọikpe achụọla Ovie Omo-Agege iso zọọ ọkwa Sineti na pati NDCCourt sacks Omo Agege: Ụlọikpe achụọla Ovie Omo-Agege iso zọọ ọkwa Sineti na pati NDC24 Nọvemba 2026
  • Ọkwa maka ozi nzuzo ọbaozi Whatsapp BBC Chanelụ na Community26 Febụwarị 2025

Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Nọvemba 27, 2026, Duration 1,07

Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Monde, Nọvemba 27, 2026.

Ihe i kwesịrị ịma maka nkwado gọọmentị etiti ga-enye ụmụafọ Nigeria 600 na-akwa akwa

Ebumnuche emume a bụ iji nyere ndị mụtara ọrụ ịkwa akwa aka ka ha nwee ike iji ya wulite azụmahịa ga-adịgide ma nwee ike inye ndị ọzọ ọrụ.

Nyesom Wike vs Hope Uzodimma: Ugboro ole Mịnịsta FCT na Gọvanọ Imo Steeti kwakọtarala isi

Hope Uzodimma na Nyesom Wike bụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị a ma ama na Nigeria, ha abụọ na-akwado onyeisiala Tinubu, mana gịnị na-esere ha okwu oge nille?

Tinubu enyela ezinaụlọ ndị agha ụgbọelu ahụ nwụrụ n'ihe mberede n'Ondo State ego na ụlọ

Onyeisiala Tinubu enyela ezinaụlọ ndị agha ụgbọelu nwụrụ n'ihe mberede n'Ondo State ego nakwa ụlọ

Etu ndị a ma ama si eru uju maka ọnwụ 'Ogadagidi' bụ Pete Edochie

Pete Edochie's Death: Funke Akindele, Rufai Oseni, Pat Utomi, na ndị ọzọ na-eru uju maka ọnwụ Ogadagidi

Olileanya adịrịla nde kwuru nde mmadụ dịka ọgwụ HIV dị ọnụala na-erute Africa

Aka akparala otu nwafọ Nigeria na ndị Mexico ise na-esipụta mkpụmmiri n'Enugu State

Prostate Cancer: Gịnị bụ ọrịa a e kwuru gburu Pete Edochie na etu e nwereike isi gwọọ ya?

Ọrịa prostate kansa bụ ọrịa ndị dọkịnta chọpụtara kachasị arịa ụmụnwoke ụwa niile gbaa gburugburu. Mana nnyocha e mere chọpụtara na ihe ruru ụmụnwoke 55,000 na-arịa ọrịa a kwa afọ na mba UK.

Cyril Ramaphosa nke South Africa emeriela n'ụlọikpe dịka a kagburu mbọ a na-agba iwepụ ya n'ọkwa

E zuru ohi ahụ n'afọ 2020, mgbe ndị ohi wakporo ọrụ ugbo ya ma zuo ngwu ngwu ego dọla e zoro n'ime oche.

Ụlọikpe achụọla Ovie Omo-Agege iso zọọ ọkwa Sineti na pati NDC

Court sacks Omo Agege: Ụlọikpe achụọla Ovie Omo-Agege iso zọọ ọkwa Sineti na pati NDC

Ọkwa maka ozi nzuzo ọbaozi Whatsapp BBC Chanelụ na Community

BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị

Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.

Kuziere m

  • Jensen Huang: Etu mkpọghachi nwaamadi a dịka onyeisi Nvidia si metụta ọnụahịa 'shares' ha23 Nọvemba 2026
  • Ego ole ka ọ na-ewe iji zọọ ọkwa onyeisiala Nigeria?21 Nọvemba 2026
  • Ihe i kwesịrị ịma gbasara mbinye ego ụlọ nke gọọmenti Nigeria20 Nọvemba 2026
  • Jimmy Odukoya: Fountain of Life, Assemblies of God na ụka ndị ọzọ esemokwu dapụtara dịka onye hiwere ụlọụka nwụrụ20 Nọvemba 2026

Jensen Huang: Etu mkpọghachi nwaamadi a dịka onyeisi Nvidia si metụta ọnụahịa 'shares' ha

Ego ole ka ọ na-ewe iji zọọ ọkwa onyeisiala Nigeria?

Ihe i kwesịrị ịma gbasara mbinye ego ụlọ nke gọọmenti Nigeria

Jimmy Odukoya: Fountain of Life, Assemblies of God na ụka ndị ọzọ esemokwu dapụtara dịka onye hiwere ụlọụka nwụrụ

Kpalite mmụọ m

  • Mgbe nne m dị ime m ka Chineke gwara ya na m ga-abụ oke onye amụma - Odumeje15 Nọvemba 2026
  • Onye bụ Shirley Emehelu nwaafọ Nigeria e mere 'Lieutenant Governor' na mba America?11 Nọvemba 2026
  • 0:48Vidio, Amaghị m na m ga-erite ọlaedo n’Olympics - Rosemary Nwankwo, Duration 0,4810 Nọvemba 2026
  • 1:18Vidio, Nigeria abụrụla ndị mbụ butere iko Fifa U17 Women's World Cup n'Africa, Duration 1,188 Nọvemba 2026

Mgbe nne m dị ime m ka Chineke gwara ya na m ga-abụ oke onye amụma - Odumeje

Onye bụ Shirley Emehelu nwaafọ Nigeria e mere 'Lieutenant Governor' na mba America?

Vidio, Amaghị m na m ga-erite ọlaedo n’Olympics - Rosemary Nwankwo, Duration 0,48

Vidio, Nigeria abụrụla ndị mbụ butere iko Fifa U17 Women's World Cup n'Africa, Duration 1,18

Egwuruegwu

  • Ụlọikpe CAS ekpebiela na ọ bụ Senegal turuugo n'asọmpi Afcon 202524 Nọvemba 2026
  • Daniel Amokachi, Samson Ehomhe, Joe Abah na ndị ọzọ FIFA họpụtara ilekọta otu NFF19 Nọvemba 2026
  • Super Eagles nke Nigeria ejirila ụtalị mmụọ pịajasịa ndị Tanzania ogbe azụ13 Nọvemba 2026
  • Etu Nigeria, Senegal, South Africa, Ghana na mba ndị ọzọ ga-esi sọọ mpi maka itozuoke n'egwuregwu Afcon 202711 Nọvemba 2026

Ụlọikpe CAS ekpebiela na ọ bụ Senegal turuugo n'asọmpi Afcon 2025

Daniel Amokachi, Samson Ehomhe, Joe Abah na ndị ọzọ FIFA họpụtara ilekọta otu NFF

Super Eagles nke Nigeria ejirila ụtalị mmụọ pịajasịa ndị Tanzania ogbe azụ

Etu Nigeria, Senegal, South Africa, Ghana na mba ndị ọzọ ga-esi sọọ mpi maka itozuoke n'egwuregwu Afcon 2027

Ọgba Mbọ

  • 3:05Vidio, Eji m ịtụ crate ewepụ abụba n'ahụ m ka m ghara ibu ibu - Mmesoma Ezekiel (Crate girl), Duration 3,0516 Nọvemba 2026
  • 2:00Vidio, Abakaliki Rice Mill: Ụmụnwaanyị mere ka osikapa Abakaliki bụrụ nke a ma ama, Duration 2,0029 Ọktọba 2026
  • 2:43Vidio, Ụmụnwaanyị na-agba mbọ site n'ịtụtụ mkpụrụ osikapa dị na ntụ ya n'Ebony State, Duration 2,439 Ọktọba 2026
  • 2:09Vidio, Ụmụnwaanyị na-abanyewa n’ahịa ejiji a ma ama nke Ariaria Aba, Duration 2,0918 Septemba 2026

Vidio, Eji m ịtụ crate ewepụ abụba n'ahụ m ka m ghara ibu ibu - Mmesoma Ezekiel (Crate girl), Duration 3,05

Vidio, Abakaliki Rice Mill: Ụmụnwaanyị mere ka osikapa Abakaliki bụrụ nke a ma ama, Duration 2,00

Vidio, Ụmụnwaanyị na-agba mbọ site n'ịtụtụ mkpụrụ osikapa dị na ntụ ya n'Ebony State, Duration 2,43

Vidio, Ụmụnwaanyị na-abanyewa n’ahịa ejiji a ma ama nke Ariaria Aba, Duration 2,09

Soro anyị na

  • WhatsApp
  • Instagram
  • Facebook

Akụkọ akachasị gụọ

  1. 1Aka akparala otu nwafọ Nigeria na ndị Mexico ise na-esipụta mkpụmmiri n'Enugu State
  2. 2Ihe mere m ji nye Akwa Okuko mgbaghara 'pardon' ma mee ya Ambassador - Governor Soludo
  3. 3Mock Election: Lee etu ị ga-esi sonye na nnwale ntuliaka INEC na-eme taa
  4. 4Olileanya adịrịla nde kwuru nde mmadụ dịka ọgwụ HIV dị ọnụala na-erute Africa
  5. 5Etu ndị a ma ama si eru uju maka ọnwụ 'Ogadagidi' bụ Pete Edochie